![]() Login With Facebook Or Please Join Naijapals! or Login
← Back | Music Library
Play / DL → ( 12446 plays)Referendum was sang and own by HRM Ozo Prince Williams Chibuzo Mbah (Ozo Akajiofor Igbo II, Ozo Ementaemeimo 1) known as Don Prince aka Sampe Master today been 8th January 2018.. INTRO...... LEAD VOICE::::::::: Another one! He that dwells in the secret place of the most high....... Shall abide under the shadow of the almighty... Don Prince...........Sampe..... CHORUS: (If they give you the cizer....... Burial am, go thank Jehovah..... Say, Life is my potion....... That, I don' t need execution.... All I want, is my freedom..... Or they give us referendum date.....) LEAD VOICE:::::::::: Sampe!!! VERSE...........1. LEAD VOICE:::::::::::::: Onye obuna teteru ura no otutu, kere Chi ya------- Maka Itete ura na obu ngozi..! BACKUP:::::(Obu Ngozi) LEAD VOICE::::::::::::::: Maka ekele chineke--ewo!-- na nke omere eme------- Omere gi ozoo...! BACKUP:::::(Oga Mere gi ozoo) LEAD VOICE:::::::::::::: Maka na akwukwo nso gwara mu,---Ife diri chineke, were ya yee chukwu,-----maka na chi anyi ne efe, obu onye di nso...! Onweghi onye ge eri otito chineke muoo....! BACKUP::::: (Agbawe Agbawe) LEAD VOICE:::::::::::: isighi nkendu--onye na agwo oria--aka ne enye nduo!!! Sampe!!! Maka anyi ma na chi jiri eji--gefu riri ne no uwa----agbawe agbawe---chi weru omikooo!!! CHORUS: (If they give you the cizer....... Burial am, go thank Jehovah..... Say, Life is my potion....... That, I don' t need execution.... All I want, is my freedom..... Or they give us referendum date.....) LEAD VOICE:::::::::: Sampe!!! VERSE...........2. LEAD VOICE:::::::::::::: Aahahauhaah!!!--Ima na owere otu obodo---nke ona akpo---Izogo..? BACKUP:::::::::::(Okwa obodo siri ike!!!) LEAD VOICE:::::::::::::::: Nwannem, ibata na obodo aa--owere otu nwoke--onye obi ya riri iru.. BACKUP:::::::(Nwoke obi ya--joro njo!) LEAD VOICE:::::::::::: Ima na odighi ekwekwe--- --ahaya bu--- Ekwe Nda Shi Ike.... (Instrumental) LEAD VOICE:::::::::: Onye ne edum ijee---onye ne edum ala---Chukwu bia chebe nwa gioo.. BACKUP::::::(In you we trust--my God) LEAD VOICE::::::::::::: Maka na Nwoke a juru ajuoo---na ndi gii---agaghi aho mmiri tu ba ikooo....rerererereeee!! .........(INSTRUMENTAL)........ LEAD VOICE:::::::::: Chineke nna muoo---Chukwu Okiki Abiama, ndi gi no kwa gi na aka oo. BACKUP::::::(Lord we depend on you) LEAD VOICE::::::::::: Ima kwa na otu izogo a---owere otu nwoke---onye aka ya di kwa ochaaa... BACKUP::::::(The man of peace) LEAD VOICE:::::::::::: Mana ogwa ra Ekwe Nda Shi Ike,-----Ekwe rapu ndim ka ha naaa---Ekwe juru ajo, wee kporo nwoke a wee kpo cheee.-----Ome chere rapu ya--mana ihe chukwu kworo ge eme ririi.. CHORUS: (If they give you the cizer....... Burial am, go thank Jehovah..... Say, Life is my potion....... That, I don' t need execution.... All I want, is my freedom..... Or they give us referendum date.....) LEAD VOICE:::::::::: Sampe!!! VERSE............3. .............INSTRUMENTAL............ LEAD VOICE:::::::::::::: Sampe!!!--akaraka were ike igbu oge- BACKUP:::::::(ewoo) LEAD VOICE:::::::::::: mana ome siea na oga achekee. BACKUP:::::::::(Iyookookokoo) LEAD VOICE::::::::::: Destiny can be delayed----but can never never be denied---Ugo chara acha eweghi ochuchu... BACKUP::::::::(Ugo chara acha eweghi ochuchu) LEAD VOICE::::::::::: we need our freedom--or --you give us referendum----that is all we ask.. BACKUP::::::::::(Oohoohoo) LEAD VOICE::::::::::::::: Anyi acho ghi ihe ozoo---Anyi choro nweru onwe---Nweru onwe ka anyi na aruuu... Maka chukwu si anyi chuo--- na anyi ga acho ta--- Anyi koo aka, na onu uzo ge emeyei----Chineke na anyi no gi na aka---chukwu bia oooo... CHORUS: (If they give you the cizer....... Burial am, go thank Jehovah..... Say, Life is my potion....... That, I don' t need execution.... All I want, is my freedom..... Or they give us referendum date.....) LEAD VOICE:::::::::: Sampe!!! Copy Link: Tweet No comments yet Add CommentPlease Login To Add Comment |
Follow @Naijapals |